Hosia 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+ Luk 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ya, ana m asị unu, Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ,+ unu ga-achọta; na-akụnụ aka, a ga-emeghere unu.
4 Ọ nọ na-agbaso mmụọ ozi mgba wee merie.+ Ọ kwara ákwá iji rịọtara onwe ya amara.”+ Chineke hụrụ ya na Betel,+ n’ebe ahụ ka Ọ malitere ịgwa anyị okwu.+
9 N’ihi ya, ana m asị unu, Na-arịọnụ,+ a ga-enye unu; na-achọnụ,+ unu ga-achọta; na-akụnụ aka, a ga-emeghere unu.