3 Devid wee binyere Ekish n’ime Gat, ya na ndị ikom ya, onye nke ọ bụla na ezinụlọ ya,+ Devid na nwunye ya abụọ, bụ́ Ahịnoam+ nwaanyị Jezril na Abigel,+ nwunye Nebal, nwaanyị Kamel.
3Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Devid+ bụ́ ndị a mụụrụ ya na Hibrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril+ mụrụ, nke abụọ bụ Daniel, onye Abigel+ nwaanyị Kamel+ mụrụ,