Aịzaya 10:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Tisie mkpu ike, gị ada bụ́ Galịm.+ Ṅaa ntị, Leisha. Ṅaa ntị, Anatọt, gị onye nọ n’ahụhụ!+