Joshụa 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ. Matiu 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+
2 Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ.
16 “Lee! M na-eziga unu dị ka atụrụ n’etiti anụ ọhịa wolf;+ ya mere, bụrụnụ ndị dị akọ dị ka agwọ,+ ndị na-adịghị aghụghọ, dị ka nduru.+