Ndị Ikpe 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ọ bụrụ na ị na-atụ egwu ịgbada, gị na Pura onye na-ejere gị ozi gbadaa n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu.+ 1 Samuel 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-eburu ya ihe agha wee sị ya: “Mee ihe ọ bụla dị gị n’obi. Chee ihu ebe ọ bụla masịrị gị. Lee, eso m gị dị ka obi gị si chọọ.”+
10 Ma ọ bụrụ na ị na-atụ egwu ịgbada, gị na Pura onye na-ejere gị ozi gbadaa n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu.+
7 Onye na-eburu ya ihe agha wee sị ya: “Mee ihe ọ bụla dị gị n’obi. Chee ihu ebe ọ bụla masịrị gị. Lee, eso m gị dị ka obi gị si chọọ.”+