Abụ Ọma 35:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+ Abụ Ọma 69:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara.
7 N’ihi na ha egwuwo olulu were ụgbụ kpuchie ya ka m daba n’ime ya n’enweghị ihe m mere ha;+Ha gwuuru ya mkpụrụ obi m n’enweghị ihe m mere ha.+
4 Ndị kpọrọ m asị na nkịtị adịwo ọtụtụ ọbụna karịa ntutu isi m.+Ndị chọrọ igbu m, ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha, adịwo ọtụtụ.+M wee nye ha ihe m na-apụnaraghị apụnara.