1 Samuel 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ugbu a, alaeze gị agaghị adịte aka.+ Jehova ga-achọtara onwe ya nwoke obi ya nabatara;+ Jehova ga-ahọpụtakwa ya ịbụ onye ndú+ nke ndị ya, n’ihi na i debeghị ihe Jehova nyere gị n’iwu.”+ 1 Samuel 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+
14 Ugbu a, alaeze gị agaghị adịte aka.+ Jehova ga-achọtara onwe ya nwoke obi ya nabatara;+ Jehova ga-ahọpụtakwa ya ịbụ onye ndú+ nke ndị ya, n’ihi na i debeghị ihe Jehova nyere gị n’iwu.”+
28 Samuel wee sị ya: “Jehova adọkapụwo+ ọchịchị Izrel n’aka gị taa, ọ ga-enyekwa ya mmadụ ibe gị bụ́ onye ka gị mma.+