1 Samuel 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee ruo n’oge ahụ na ndị Filistia malitere ịkpọkọta ndị agha ha ka ha buso Izrel agha.+ Ekish wee sị Devid: “Ị maara nke ọma na ọ bụ m ka ị ga-eso gaa agha, gị na ndị ikom gị.”+
28 O wee ruo n’oge ahụ na ndị Filistia malitere ịkpọkọta ndị agha ha ka ha buso Izrel agha.+ Ekish wee sị Devid: “Ị maara nke ọma na ọ bụ m ka ị ga-eso gaa agha, gị na ndị ikom gị.”+