1 Samuel 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi ya, Ekish kwetara ihe Devid kwuru,+ wee sị n’obi ya: “N’ezie, ọ ghọwo ihe na-esi ísì n’etiti ndị ya Izrel;+ ọ ga-abụkwa onye na-ejere m ozi ruo mgbe a na-akaghị aka.” Ilu 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+
12 N’ihi ya, Ekish kwetara ihe Devid kwuru,+ wee sị n’obi ya: “N’ezie, ọ ghọwo ihe na-esi ísì n’etiti ndị ya Izrel;+ ọ ga-abụkwa onye na-ejere m ozi ruo mgbe a na-akaghị aka.”
15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+