1 Samuel 29:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị isi+ ndị Filistia nọ na-agafere n’ìgwè dị otu narị mmadụ otu narị mmadụ nakwa n’ìgwè dị otu puku mmadụ otu puku mmadụ, Devid na ndị ikom ya so Ekish na-agafe mgbe ha gafesịrị.+
2 Ndị isi+ ndị Filistia nọ na-agafere n’ìgwè dị otu narị mmadụ otu narị mmadụ nakwa n’ìgwè dị otu puku mmadụ otu puku mmadụ, Devid na ndị ikom ya so Ekish na-agafe mgbe ha gafesịrị.+