1 Samuel 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ọ dịghị onye Devid hapụrụ ndụ, ma nwoke ma nwaanyị, ka ọ kpọrọ ha lọta na Gat, n’ihi na ọ sịrị: “Ka ha ghara ịgbabọ anyị, sị, ‘Ọ bụ otú a ka Devid mere.’”+ (Ọ bụkwa otú a ka ọ na-eme n’ụbọchị niile o biri n’ime ime obodo ndị Filistia.)
11 Ma ọ dịghị onye Devid hapụrụ ndụ, ma nwoke ma nwaanyị, ka ọ kpọrọ ha lọta na Gat, n’ihi na ọ sịrị: “Ka ha ghara ịgbabọ anyị, sị, ‘Ọ bụ otú a ka Devid mere.’”+ (Ọ bụkwa otú a ka ọ na-eme n’ụbọchị niile o biri n’ime ime obodo ndị Filistia.)