Abụ Ọma 91:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ ga-enye ndị mmụọ ozi ya iwu banyere gị,+Ka ha chee gị nche n’ụzọ gị niile.+ Abụ Ọma 119:133 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 133 Mee ka ụkwụ m guzosie ike n’okwu gị,+Ekwekwala ka ụdị ihe ọjọọ ọ bụla chịa m.+