Abụ Ọma 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka ohu gị mee omume mpako;+Ekwela ka ọ chịa m.+Mgbe ahụ, m ga-abụ onye zuru ezu,+M ga-abụkwa onye na-emebighị iwu nke ukwuu. Ndị Rom 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, unu ekwela ka mmehie na-achị dị ka eze+ n’ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ ka unu wee na-erubere ọchịchọ ya isi.+
13 Ekwela ka ohu gị mee omume mpako;+Ekwela ka ọ chịa m.+Mgbe ahụ, m ga-abụ onye zuru ezu,+M ga-abụkwa onye na-emebighị iwu nke ukwuu.
12 Ya mere, unu ekwela ka mmehie na-achị dị ka eze+ n’ahụ́ unu nke pụrụ ịnwụ anwụ ka unu wee na-erubere ọchịchọ ya isi.+