1 Samuel 14:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Sọl wee malite ịjụ Chineke ase, sị: “Ọ̀ bụ m gbadaa chụwa ndị Filistia?+ Ị̀ ga-enyefe ha n’aka Izrel?”+ Ma ọ zaghị ya n’ụbọchị ahụ.+ Abụ Ọma 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi, n’ihi na ọ nụwo olu arịrịọ m.+
37 Sọl wee malite ịjụ Chineke ase, sị: “Ọ̀ bụ m gbadaa chụwa ndị Filistia?+ Ị̀ ga-enyefe ha n’aka Izrel?”+ Ma ọ zaghị ya n’ụbọchị ahụ.+