Abụ Ọma 66:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-elegharaghị ekpere m anya,O wepụghịkwa obiọma* ya n’ebe m nọ.+
20 Ka Chineke bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-elegharaghị ekpere m anya,O wepụghịkwa obiọma* ya n’ebe m nọ.+