1 Samuel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-ejere Jehova ozi+ n’ihu Ilaị, okwu Jehova+ kọkwara ụkọ n’oge ahụ;+ a dịghị ahụkarị ọhụụ.+
3 N’oge ahụ niile, nwa okoro ahụ bụ́ Samuel nọ na-ejere Jehova ozi+ n’ihu Ilaị, okwu Jehova+ kọkwara ụkọ n’oge ahụ;+ a dịghị ahụkarị ọhụụ.+