Diuterọnọmi 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee bie ha aka+ iji were ọgba aghara kpochapụ ha n’etiti ndị Izrel, ruo mgbe ha nwụchara.+ 1 Samuel 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E wee si otú a merie ndị Filistia, ha abataghịkwa ọzọ n’ókèala Izrel;+ aka Jehova wee na-emegide ndị Filistia ụbọchị niile nke Samuel.+
13 E wee si otú a merie ndị Filistia, ha abataghịkwa ọzọ n’ókèala Izrel;+ aka Jehova wee na-emegide ndị Filistia ụbọchị niile nke Samuel.+