1 Ihe E Mere 16:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Nyenụ Jehova otuto, unu ezinụlọ nke ndị dị iche iche,Nyenụ Jehova otuto, kwuokwanụ na ọ dị ike.+ Abụ Ọma 18:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ha ga-erubere m isi site n’ihe ha nụrụ naanị n’akụkọ;+Ndị mba ọzọ ga-eji egwu bịakwute m.+ Aịzaya 42:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ha nye Jehova otuto,+ ka ha kọsaakwa ọbụna otuto ya n’agwaetiti dị iche iche.+