Ọnụ Ọgụgụ 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ụkpụrụ nke iwu Jehova nyere, sị: ‘Gwa ụmụ Izrel ka ha kpụtara gị nne ehi nke ahụ́ dị mma, nke na-acha ọbara ọbara, nke na-enweghịkwa ntụpọ ọ bụla,+ nke na-anyatụbeghịkwa yok ọ bụla.+
2 “Nke a bụ ụkpụrụ nke iwu Jehova nyere, sị: ‘Gwa ụmụ Izrel ka ha kpụtara gị nne ehi nke ahụ́ dị mma, nke na-acha ọbara ọbara, nke na-enweghịkwa ntụpọ ọ bụla,+ nke na-anyatụbeghịkwa yok ọ bụla.+