Ọpụpụ 20:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ị ga-eji ájá wuoro m ebe ịchụàjà,+ ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị na àjà udo gị, ìgwè atụrụ gị na ìgwè ehi gị,+ n’elu ya. N’ebe ọ bụla m ga-eme ka a na-echeta aha m ka m ga-abịakwute gị, m ga-agọzikwa gị.+ Ndị Ikpe 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee ruo n’echi ya na ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma chụọ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo.+
24 Ị ga-eji ájá wuoro m ebe ịchụàjà,+ ị ga-achụkwa àjà nsure ọkụ gị na àjà udo gị, ìgwè atụrụ gị na ìgwè ehi gị,+ n’elu ya. N’ebe ọ bụla m ga-eme ka a na-echeta aha m ka m ga-abịakwute gị, m ga-agọzikwa gị.+
4 O wee ruo n’echi ya na ndị mmadụ biliri n’isi ụtụtụ wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma chụọ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo.+