4 Ha wee sị: “Gịnị ka anyị kwesịrị inye ya ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma?” Ha wee sị: “Ọ bụ ọkpụ ikè ise e ji ọlaedo kpụọ na òké ise e ji ọlaedo kpụọ ka unu ga-enye ya, dị ka ole ndị isi+ ndị Filistia dị, n’ihi na onye ọ bụla n’ime unu na ndị isi unu nwere otu ihe otiti ahụ.