1 Samuel 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+ 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
20 Izrel dum malite na Dan ruo na Bia-shiba+ wee mara na Samuel bụ onye e nyere ikike ịbụ onye amụma Jehova.+
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+