Abụ Ọma 143:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kụziere m ime uche gị,+N’ihi na ị bụ Chineke m.+Mmụọ gị dị mma;+Ka ọ na-edu m n’ala ezi omume.+ Matiu 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ka alaeze+ gị bịa. Ka uche+ gị meekwa n’ụwa,+ dị ka ọ na-eme n’eluigwe.