1 Samuel 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ha wee jiri ọsọ gaa kpọpụta ya n’ebe ahụ. Mgbe o guzoro n’etiti ụmụ Izrel, o toro ogologo karịa ndị ọzọ niile site n’ubu ya gbagoo.+
23 Ha wee jiri ọsọ gaa kpọpụta ya n’ebe ahụ. Mgbe o guzoro n’etiti ụmụ Izrel, o toro ogologo karịa ndị ọzọ niile site n’ubu ya gbagoo.+