Jenesis 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee ruo na mgbe kamel ndị ahụ ṅụsịrị mmiri, nwoke ahụ wepụtara ọla imi+ e ji ọlaedo mee nke dị ọkara shekel n’ịdị arọ na ọla aka abụọ, ịdị arọ ha dị shekel ọlaedo iri,+
22 O wee ruo na mgbe kamel ndị ahụ ṅụsịrị mmiri, nwoke ahụ wepụtara ọla imi+ e ji ọlaedo mee nke dị ọkara shekel n’ịdị arọ na ọla aka abụọ, ịdị arọ ha dị shekel ọlaedo iri,+