1 Samuel 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị Samuel:+ “Gee ntị n’olu ha n’ihe niile ha na-agwa gị;+ n’ihi na ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ịbụ eze+ ha. 1 Samuel 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe unu hụrụ na Nehash,+ bụ́ eze ụmụ Amọn abịawo ibuso unu agha, unu nọ na-asị m, ‘Ee e, kama ọ bụ eze ga na-achị anyị!’+ ma n’oge ahụ niile, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu bụ Eze unu.+
7 Jehova wee sị Samuel:+ “Gee ntị n’olu ha n’ihe niile ha na-agwa gị;+ n’ihi na ọ bụghị gị ka ha jụrụ, kama ọ bụ m ka ha jụrụ ịbụ eze+ ha.
12 Mgbe unu hụrụ na Nehash,+ bụ́ eze ụmụ Amọn abịawo ibuso unu agha, unu nọ na-asị m, ‘Ee e, kama ọ bụ eze ga na-achị anyị!’+ ma n’oge ahụ niile, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu bụ Eze unu.+