Ndị Ikpe 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ebo Izrel nke na-abịaghị na Mizpa+ n’ihu Jehova?” Ma, lee! ọ dịghị onye si Jebesh-gilied+ nke bịara n’ọgbakọ a. 1 Samuel 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị bi na Jebesh-gilied+ wee nụ ihe ndị Filistia mere Sọl.
8 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ebo Izrel nke na-abịaghị na Mizpa+ n’ihu Jehova?” Ma, lee! ọ dịghị onye si Jebesh-gilied+ nke bịara n’ọgbakọ a.