11Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+
12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+