Ndị Ikpe 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ebo Izrel nke na-abịaghị na Mizpa+ n’ihu Jehova?” Ma, lee! ọ dịghị onye si Jebesh-gilied+ nke bịara n’ọgbakọ a. 1 Samuel 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+ 1 Samuel 31:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ozugbo ahụ, ndị dike niile biliri wee jee ije n’abalị dum gaa bupụta ozu Sọl na ozu ụmụ ya ná mgbidi Bet-shan wee bịa Jebesh suo ha ọkụ n’ebe ahụ.+
8 Ha wee gaa n’ihu ịsị: “Olee ebo Izrel nke na-abịaghị na Mizpa+ n’ihu Jehova?” Ma, lee! ọ dịghị onye si Jebesh-gilied+ nke bịara n’ọgbakọ a.
11 Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+
12 Ozugbo ahụ, ndị dike niile biliri wee jee ije n’abalị dum gaa bupụta ozu Sọl na ozu ụmụ ya ná mgbidi Bet-shan wee bịa Jebesh suo ha ọkụ n’ebe ahụ.+