Ọnụ Ọgụgụ 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mozis wee wee oké iwe, o wee sị Jehova: “Atụgharịla lee àjà ọka*+ ha anya. Ọ dịghị otu oké ịnyịnya ibu m naara ha, emejọghịkwa m otu n’ime ha.”+
15 Mozis wee wee oké iwe, o wee sị Jehova: “Atụgharịla lee àjà ọka*+ ha anya. Ọ dịghị otu oké ịnyịnya ibu m naara ha, emejọghịkwa m otu n’ime ha.”+