1 Samuel 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu ọnụ ugwu ahụ bụ ogidi n’ebe ugwu ma chee ihu na Mikmash,+ nke ọzọ dị na ndịda ma chee ihu na Giba.+ Aịzaya 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bịakwasịwo Ayat;+ ọ gaferela Migrọn; ọ kwasawo arịa ya na Mikmash.+
5 Otu ọnụ ugwu ahụ bụ ogidi n’ebe ugwu ma chee ihu na Mikmash,+ nke ọzọ dị na ndịda ma chee ihu na Giba.+