1 Samuel 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Buru m ụzọ gbadaruo Gilgal;+ lee! m ga-agbadakwute gị ka m chụọ àjà nsure ọkụ, chụọkwa àjà udo.+ Ị ga-echere m ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe m ga-abịakwute gị, m ga-emekwa ka ị mara ihe ị ga-eme.”
8 Buru m ụzọ gbadaruo Gilgal;+ lee! m ga-agbadakwute gị ka m chụọ àjà nsure ọkụ, chụọkwa àjà udo.+ Ị ga-echere m ruo ụbọchị asaa,+ ruo mgbe m ga-abịakwute gị, m ga-emekwa ka ị mara ihe ị ga-eme.”