1 Samuel 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ìgwè ndị agha ndị na-akwakọrọ ihe na-esi n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu amapụta n’ìgwè atọ atọ.+ Otu ìgwè na-aga n’okporo ụzọ nke gara Ọfra,+ ruo n’ala Shual,
17 Ìgwè ndị agha ndị na-akwakọrọ ihe na-esi n’ebe ndị Filistia mara ụlọikwuu amapụta n’ìgwè atọ atọ.+ Otu ìgwè na-aga n’okporo ụzọ nke gara Ọfra,+ ruo n’ala Shual,