11 O wee ruo n’echi ya na Sọl+ haziri ndị Izrel n’ìgwè atọ;+ ha wee banye n’etiti ebe ha mara ụlọikwuu n’oge nche ụtụtụ+ wee na-egbu ndị Amọn+ ruo mgbe ụbọchị kpowere ọkụ. Mgbe e nwere ndị ka fọrọnụ, a chụsasịrị ha, a hapụghịkwa mmadụ abụọ nọkọtara ọnụ n’etiti ha.+