Diuterọnọmi 28:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+ Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aka gị ga-enweta ndị iro gị niile;+Aka nri gị ga-enweta ndị kpọrọ gị asị. Abụ Ọma 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ị ga-eji eriri ụta gị nke ị kwadebere iji buso ha agha+Mee ka ha tụgharịa gbaa ọsọ.+
7 “Jehova ga-eme ka e merie ndị iro gị n’ihu gị, bụ́ ndị na-ebuso gị agha.+ Ha ga-esi n’otu ụzọ pụta ibuso gị agha, ma ha ga-esi n’ụzọ asaa gbapụ n’ihu gị.+