Abụ Ọma 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ndị iro m laghachiri azụ,+Ha ga-ada ma laa n’iyi n’ihu gị.+ Abụ Ọma 56:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’oge ahụ, ndị iro m ga-alaghachi azụ, n’ụbọchị m ga-akpọku gị;+M maara nke ọma na Chineke nọnyeere m.+
9 N’oge ahụ, ndị iro m ga-alaghachi azụ, n’ụbọchị m ga-akpọku gị;+M maara nke ọma na Chineke nọnyeere m.+