Abụ Ọma 18:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ị ga-eme ka ndị iro m gbaa ọsọ;+M ga-ebibi ndị kpọrọ m oké asị.+ Abụ Ọma 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+
2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ na-achụ m ka ha rie anụ ahụ́ m,+Ebe ha bụ ndị na-emegide m na ndị iro m,+Ha onwe ha sụrụ ngọngọ wee daa.+