2 Samuel 22:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-eme ka ndị iro m gbaa ọsọ;+M ga-ebibikwa ndị kpọrọ m oké asị.+ Abụ Ọma 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aka gị ga-enweta ndị iro gị niile;+Aka nri gị ga-enweta ndị kpọrọ gị asị. Abụ Ọma 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọdachi ga-egbu onye ajọ omume;+A ga-ama ndị kpọrọ onye ezi omume asị ikpe.+