1 Samuel 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+
11 Nehash onye Amọn+ wee gbagoo, maa ụlọikwuu iji buso Jebesh+ nke dị na Gilied agha. Ndị Jebesh niile wee sị Nehash: “Ka anyị na gị gbaa ndụ ka anyị jewere gị ozi.”+