1 Samuel 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị Izrel wee hụ na ha nọ n’oké ihe isi ike,+ n’ihi na ihe taara ha akpụ; ha wee na-ezo onwe ha n’ọgba+ nakwa n’oghere dị na nkume nakwa na nkume ndị dị elu nakwa n’oghere ndị dị n’okpuru ala nakwa n’olulu mmiri. 1 Samuel 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha abụọ wee mee ka ndị agha Filistia na-eche nche hụ ha. Ndị Filistia wee sị: “Lee ndị Hibru ka ha si n’ọgba ha zoro na-apụta.”+
6 Ndị Izrel wee hụ na ha nọ n’oké ihe isi ike,+ n’ihi na ihe taara ha akpụ; ha wee na-ezo onwe ha n’ọgba+ nakwa n’oghere dị na nkume nakwa na nkume ndị dị elu nakwa n’oghere ndị dị n’okpuru ala nakwa n’olulu mmiri.
11 Ha abụọ wee mee ka ndị agha Filistia na-eche nche hụ ha. Ndị Filistia wee sị: “Lee ndị Hibru ka ha si n’ọgba ha zoro na-apụta.”+