Levitikọs 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+
16 Onye nchụàjà ga-esure ha n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka ihe oriri, bụ́ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esure n’ọkụ. Ọ bụ Jehova nwe abụba niile.+