Rut 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid. 1 Ihe E Mere 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Boaz amụọ Obed.+ Obed amụọ Jesi.+ Aịzaya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Alaka+ ga-esi n’úkwù osisi Jesi+ puo; ome+ nke si na mgbọrọgwụ ya pulite ga-amị mkpụrụ.+
17 Ndị inyom bụ́ ndị agbata obi ya+ wee gụọ ya aha, na-asị: “A mụworo Neomi nwa nwoke.” Ha wee malite ịkpọ ya Obed.+ Ọ bụ ya bụ nna Jesi,+ nna Devid.