1 Samuel 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Samuel sịrị Jesi: “Ọ̀ gwụla ndị a bụ ụmụ gị ndị ikom?” O wee sị: “Onye fọrọ ugbu a bụ nke ọdụdụ,+ lee! ọ na-azụ atụrụ.”+ Samuel wee sị Jesi: “Zie ozi ka a gaa kpọta ya, n’ihi na anyị agaghị anọdụ ala rie nri ruo mgbe ọ bịara n’ebe a.” 1 Samuel 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Sọl wee zigara Jesi ndị ozi, sị: “Biko, zitere m Devid nwa gị, onye na-elekọta ìgwè ewu na atụrụ.”+
11 N’ikpeazụ, Samuel sịrị Jesi: “Ọ̀ gwụla ndị a bụ ụmụ gị ndị ikom?” O wee sị: “Onye fọrọ ugbu a bụ nke ọdụdụ,+ lee! ọ na-azụ atụrụ.”+ Samuel wee sị Jesi: “Zie ozi ka a gaa kpọta ya, n’ihi na anyị agaghị anọdụ ala rie nri ruo mgbe ọ bịara n’ebe a.”
19 Sọl wee zigara Jesi ndị ozi, sị: “Biko, zitere m Devid nwa gị, onye na-elekọta ìgwè ewu na atụrụ.”+