1 Samuel 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Sọl wee zigara Jesi ndị ozi, sị: “Biko, zitere m Devid nwa gị, onye na-elekọta ìgwè ewu na atụrụ.”+ 1 Samuel 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Otú a ka Devid si bịa n’ụlọ Sọl wee na-ejere ya ozi;+ o wee hụ ya n’anya nke ukwuu, o wee ghọọ onye na-eburu ya ihe agha.+
19 Sọl wee zigara Jesi ndị ozi, sị: “Biko, zitere m Devid nwa gị, onye na-elekọta ìgwè ewu na atụrụ.”+
21 Otú a ka Devid si bịa n’ụlọ Sọl wee na-ejere ya ozi;+ o wee hụ ya n’anya nke ukwuu, o wee ghọọ onye na-eburu ya ihe agha.+