Jenesis 44:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Ugbu a, ozugbo m gakwuuru ohu gị bụ́ nna m, ya abụrụ na nwa okoro a esoghị anyị, ebe e jikọrọ mkpụrụ obi ya na mkpụrụ obi onye a,+ 1 Pita 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebe unu meworo ka mkpụrụ obi unu dị ọcha+ site n’isi unu na-erubere eziokwu ahụ nke mere ka unu nwee ịhụnanya+ ụmụnna nke na-abụghị nke ihu abụọ, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ site n’obi unu.+
30 “Ugbu a, ozugbo m gakwuuru ohu gị bụ́ nna m, ya abụrụ na nwa okoro a esoghị anyị, ebe e jikọrọ mkpụrụ obi ya na mkpụrụ obi onye a,+
22 Ebe unu meworo ka mkpụrụ obi unu dị ọcha+ site n’isi unu na-erubere eziokwu ahụ nke mere ka unu nwee ịhụnanya+ ụmụnna nke na-abụghị nke ihu abụọ, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ site n’obi unu.+