1 Samuel 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo na ngwa ngwa ọ gwasịrị Sọl okwu, e kekọtara+ mkpụrụ obi Jọnatan+ na mkpụrụ obi Devid, Jọnatan wee hụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 2 Samuel 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee wute eze, o wee gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu ụlọ+ nke ọnụ ụzọ ámá kwaa ákwá; ọ nọkwa na-agagharị, na-ekwu, sị: “Nwa m Absalọm, nwa m, nwa m+ Absalọm! Ọ gaara akara m mma ma a sị na ọ bụ m nwụrụ kama gị onwe gị ịnwụ, Absalọm nwa m, nwa m!”+
18 O wee ruo na ngwa ngwa ọ gwasịrị Sọl okwu, e kekọtara+ mkpụrụ obi Jọnatan+ na mkpụrụ obi Devid, Jọnatan wee hụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+
33 O wee wute eze, o wee gbagoo n’ọnụ ụlọ dị n’elu ụlọ+ nke ọnụ ụzọ ámá kwaa ákwá; ọ nọkwa na-agagharị, na-ekwu, sị: “Nwa m Absalọm, nwa m, nwa m+ Absalọm! Ọ gaara akara m mma ma a sị na ọ bụ m nwụrụ kama gị onwe gị ịnwụ, Absalọm nwa m, nwa m!”+