Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 14:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 O wee ruo otu ụbọchị na Jọnatan+ nwa Sọl gwara onye na-ejere ya ozi nke bu ngwá agha ya, sị: “Bịa ka anyị gafere banye n’ebe ndị Filistia, bụ́ ndị nọ n’ofe nke ọzọ, na-eche nche.” Ma ọ gwaghị nna ya.+

  • 1 Samuel 14:49
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 49 Ụmụ ndị ikom Sọl bụ Jọnatan+ na Ishvaị na Malkaị-shua,+ ma a bịa n’aha ụmụ ya ndị inyom, aha nke ada bụ Mirab,+ aha nke ọ tọrọ bụ Maịkal.+

  • 2 Samuel 1:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Devid wee sị ya: “Olee otú ihe si gaa? Biko, kọọrọ m.” O wee sị: “Ndị Izrel esiwo n’ọgbọ agha gbaa ọsọ, ọtụtụ n’ime ha adawokwa nwụọ,+ ọbụna Sọl+ na Jọnatan+ nwa ya anwụwo.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya