20 Devid wee lọta ka ọ gọzie ezinụlọ ya.+ Maịkal,+ nwa Sọl, pụtara izute Devid wee sị: “Lee ka eze Izrel si mee onwe ya ka ọ dị ebube taa+ mgbe ọ gbara onwe ya ọtọ n’ihu ndị ohu nwaanyị nke ndị na-ejere ya ozi, dị nnọọ ka otu n’ime ndị ikom na-enweghị uche na-agba onwe ya ọtọ ihu na azụ!”+