2 Samuel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid zigakwaara Ish-boshet,+ nwa Sọl, ndị ozi, sị: “Kpọnyeghachi m nwunye m bụ́ Maịkal, onye m ji otu narị apị́+ ndị Filistia kwe nkwa ọlụlụ.”
14 Devid zigakwaara Ish-boshet,+ nwa Sọl, ndị ozi, sị: “Kpọnyeghachi m nwunye m bụ́ Maịkal, onye m ji otu narị apị́+ ndị Filistia kwe nkwa ọlụlụ.”