2 Samuel 3:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Devid zigaziri ndị gakwuuru Ish-boshet,+ nwa Sọl, sị ya: “Kpọnye m Maịkal nwunye m, onye m ji otu narị apị́ ndị Filistia kwe nkwa ịlụ.”+
14 Devid zigaziri ndị gakwuuru Ish-boshet,+ nwa Sọl, sị ya: “Kpọnye m Maịkal nwunye m, onye m ji otu narị apị́ ndị Filistia kwe nkwa ịlụ.”+